1 Ndị Eze 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+ 2 Ihe E Mere 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ụlọ a nke ghọrọ mkpọmkpọ ebe,+ onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya+ wee sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+ Jeremaya 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọtụtụ mba ga-agafere obodo a wee sị mba ibe ha: “Gịnị mere Jehova ji mee obodo ukwu a ihe a?”+
8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+
21 Ma ụlọ a nke ghọrọ mkpọmkpọ ebe,+ onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya+ wee sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+