8 Jehova wee weso+ Juda na Jeruselem iwe. O wee mee ka ha ghọọ ihe na-akpata ịma jijiji,+ ihe ijuanya+ na ihe a na-afụrụ mkpọrọhịhị,+ dị nnọọ ka unu ji anya unu na-ahụ.
8 M ga-eme ka obodo a bụrụ ihe ijuanya na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+