2 Ihe E Mere 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ụlọ a nke ghọrọ mkpọmkpọ ebe,+ onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya+ wee sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+ Jeremaya 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ya bụ, Jeruselem na obodo ndị dị na Juda, tinyere ndị eze ya, ndị isi ya, iji mee ka ha bụrụ ebe a lara n’iyi, ihe ijuanya,+ ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị na ihe a bụrụ ọnụ, dị nnọọ ka ọ dị taa;+
21 Ma ụlọ a nke ghọrọ mkpọmkpọ ebe,+ onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya+ wee sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+
18 ya bụ, Jeruselem na obodo ndị dị na Juda, tinyere ndị eze ya, ndị isi ya, iji mee ka ha bụrụ ebe a lara n’iyi, ihe ijuanya,+ ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị na ihe a bụrụ ọnụ, dị nnọọ ka ọ dị taa;+