1 Ndị Eze 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+ 2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Jeremaya 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu atụkwasịla obi n’okwu ụgha,+ na-asị: ‘Ụlọ nsọ Jehova, ụlọ nsọ Jehova, ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova!’
8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
4 Unu atụkwasịla obi n’okwu ụgha,+ na-asị: ‘Ụlọ nsọ Jehova, ụlọ nsọ Jehova, ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova!’