Hosia 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha niile dị ọkụ dị ka ekwú ọkụ, ha na-erepịakwa ndị ikpe ha. Ndị eze ha niile adawo;+ ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ha na-akpọku m.+
7 Ha niile dị ọkụ dị ka ekwú ọkụ, ha na-erepịakwa ndị ikpe ha. Ndị eze ha niile adawo;+ ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ha na-akpọku m.+