2 Ndị Eze 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Shalọm nwa Jebesh wee gbaara ya izu+ ma gbuo+ ya n’Ibliam,+ o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 2 Ndị Eze 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Menahem+ nwa Gedaị wee si Teza+ gbagote bịa na Sameria gbuo Shalọm+ nwa Jebesh na Sameria; o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
14 Menahem+ nwa Gedaị wee si Teza+ gbagote bịa na Sameria gbuo Shalọm+ nwa Jebesh na Sameria; o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.