2 Ndị Eze 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Menahem nwa Gedaị sizi Teza+ bịa gbuo Shalọm+ nwa Jebesh na Sameria. Mgbe o gbuchara ya, ọ nọchiri ya, malite ịchị.
14 Menahem nwa Gedaị sizi Teza+ bịa gbuo Shalọm+ nwa Jebesh na Sameria. Mgbe o gbuchara ya, ọ nọchiri ya, malite ịchị.