2 Ndị Eze 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka oge na-aga, Shalọm nwa Jebesh gbaara ya izu, gbuokwa ya+ n’Ibliam.+ Mgbe o gbuchara ya, ọ nọchiri ya, malite ịchị.
10 Ka oge na-aga, Shalọm nwa Jebesh gbaara ya izu, gbuokwa ya+ n’Ibliam.+ Mgbe o gbuchara ya, ọ nọchiri ya, malite ịchị.