Ọnụ Ọgụgụ 35:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụrụ na ọ kwara ya aka+ n’ihi ịkpọasị ma ọ bụ chechie ya n’ụzọ+ wee tụgbuo ya, Diuterọnọmi 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ma ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ mmadụ ibe ya asị,+ o wee chechie ya ma bilie wakpo ya wee kụgbuo mkpụrụ obi ya,+ nwoke ahụ ewee gbaga n’otu n’ime obodo ndị a,
11 “Ma ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ mmadụ ibe ya asị,+ o wee chechie ya ma bilie wakpo ya wee kụgbuo mkpụrụ obi ya,+ nwoke ahụ ewee gbaga n’otu n’ime obodo ndị a,