Jenesis 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” O wee ruo na ka ha nọ n’ọhịa, Ken wakporo Ebel nwanne ya wee gbuo ya.+ 2 Samuel 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma anya Amesa adịghị ná mma agha Joab ji n’aka; o wee were ya maa+ ya n’afọ, eriri afọ ya wee wụpụtasịa n’ala, ya ahapụzie ịma ya ọzọ. O wee nwụọ. Joab na Abishaị nwanne ya nwoke wee chụrụ Shiba nwa Bikraị gawa.
8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” O wee ruo na ka ha nọ n’ọhịa, Ken wakporo Ebel nwanne ya wee gbuo ya.+
10 Ma anya Amesa adịghị ná mma agha Joab ji n’aka; o wee were ya maa+ ya n’afọ, eriri afọ ya wee wụpụtasịa n’ala, ya ahapụzie ịma ya ọzọ. O wee nwụọ. Joab na Abishaị nwanne ya nwoke wee chụrụ Shiba nwa Bikraị gawa.