Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 21:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ọ bụrụ na mmadụ eweso mmadụ ibe ya iwe nke na o ji aghụghọ gbuo ya,+ ị ga-esi ọbụna n’ebe ịchụàjà m kpọpụta ya ka ọ nwụọ.+

  • Diuterọnọmi 19:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Ma ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ mmadụ ibe ya asị,+ o wee chechie ya ma bilie wakpo ya wee kụgbuo mkpụrụ obi ya,+ nwoke ahụ ewee gbaga n’otu n’ime obodo ndị a,

  • Abụ Ọma 10:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Ọ na-anọ n’akụkụ obodo nta dị iche iche chechie ndị mmadụ;

      Ọ ga-esi n’ebe zoro ezo gbuo onye aka ya dị ọcha.+

      ע [Ayin]

      Ọ na-ele anya inweta onye ga-enwe ihe ndabara ọjọọ.+

  • Ilu 1:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ọ bụ ya mere ha ji ezo ka ha wụfuo ọbara ihe ndị a;+ ha na-ezo chebiri mkpụrụ obi ihe ndị a.+

  • Mak 6:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ma Herodias buuru Jọn iwe n’obi,+ ọ na-achọkwa igbu ya, ma o nweghị ike igbu ya.+

  • Ọrụ Ndịozi 23:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Nke ka nke, ekwela ka ha mee ka i kwere, n’ihi na ihe karịrị ndị ikom iri anọ n’ime ha na-echechi ya,+ ha ejiriwokwa ịṅụ iyi jikọta onwe ha na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu ya;+ ha dịkwa njikere ugbu a, na-echere ka i kwe ha nkwa.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya