Ilu 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+ Habakọk 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 I ji ngwá ọgụ ya mapuo+ ndị dike ya isi mgbe ha bịara dị ka oké ifufe ịla m n’iyi.+ Oké ọṅụ ha nwere dị nnọọ ka nke ndị kpebisiri ike iripịa onye nọ n’ahụhụ, bụ́ onye nọ n’ebe nzuzo.+
11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+
14 I ji ngwá ọgụ ya mapuo+ ndị dike ya isi mgbe ha bịara dị ka oké ifufe ịla m n’iyi.+ Oké ọṅụ ha nwere dị nnọọ ka nke ndị kpebisiri ike iripịa onye nọ n’ahụhụ, bụ́ onye nọ n’ebe nzuzo.+