Abụ Ọma 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ na-anọ n’akụkụ obodo nta dị iche iche chechie ndị mmadụ;Ọ ga-esi n’ebe zoro ezo gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin]Ọ na-ele anya inweta onye ga-enwe ihe ndabara ọjọọ.+ Abụ Ọma 64:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Iji nọrọ n’ebe zoro ezo gbaa ya onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.+Na mberede, ha na-agba ya ụta ahụ, ha adịghị atụ egwu.+
8 Ọ na-anọ n’akụkụ obodo nta dị iche iche chechie ndị mmadụ;Ọ ga-esi n’ebe zoro ezo gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin]Ọ na-ele anya inweta onye ga-enwe ihe ndabara ọjọọ.+
4 Iji nọrọ n’ebe zoro ezo gbaa ya onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.+Na mberede, ha na-agba ya ụta ahụ, ha adịghị atụ egwu.+