Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+
11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+