2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Abụ Ọma 74:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha atụbawo ebe nsọ gị n’ọkụ.+Ha emerụwo ụlọikwuu a kpọkwasịrị aha gị, merụọ ya ruo ala.+ Abụ Ọma 79:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+