2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Aịzaya 64:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
11 Ụlọ nsọ anyị nke mara mma,+ bụ́ ebe nna nna anyị hà nọ too gị,+ aghọọla ihe a gbara ọkụ;+ a lawo ihe niile anyị na-achọsi ike n’iyi.+