Jeremaya 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ha na-akpọpụta ndị nwunye gị niile na ụmụ gị kpọnye ndị Kaldia, gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ha,+ kama, aka eze Babịlọn ga-akpara gị, a ga-agbakwa obodo a ọkụ n’ihi gị.”+ Emọs 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-eme ka ọkụ gbaa Juda, ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na Jeruselem.’+
23 “Ha na-akpọpụta ndị nwunye gị niile na ụmụ gị kpọnye ndị Kaldia, gị onwe gị agaghị agbapụ n’aka ha,+ kama, aka eze Babịlọn ga-akpara gị, a ga-agbakwa obodo a ọkụ n’ihi gị.”+