Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 12:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru,+ wee nupụ isi n’iwu Jehova,+ aka Jehova ga-ebili megide unu na nna unu hà.+

  • 1 Ihe E Mere 28:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Ma gị onwe gị, Sọlọmọn nwa m, mara+ Chineke nke nna gị, jirikwa obi gị dum+ na mkpụrụ obi jupụtara n’aṅụrị+ jeere ya ozi;+ n’ihi na Jehova na-enyocha obi niile,+ ọ na-amatakwa ihe niile mmadụ na-eche n’echiche.+ Ọ bụrụ na ị chọọ ya, ọ ga-ekwe ka ị chọta ya;+ ma ọ bụrụ na ị hapụ ya,+ ọ ga-ajụ gị ruo mgbe ebighị ebi.+

  • 2 Ihe E Mere 36:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 O wee gbaa ụlọ ezi Chineke ọkụ+ ma kwatuo mgbidi+ Jeruselem; ha gbakwara ụlọ elu ya niile ọkụ, gbaakwa arịa ya niile dị oké ọnụ ahịa ọkụ,+ iji bibie ihe niile.+

  • Jeremaya 17:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 “‘“Ma ọ bụrụ na unu erubereghị m isi site n’ido ụbọchị izu ike nsọ, gharakwa ibu ibu,+ ma unu eburu ya na-abata n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem n’ụbọchị izu ike, m ga-esunye ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ,+ ọ ga-erepịa ụlọ elu ndị dị na Jeruselem,+ a gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.”’”+

  • Jeremaya 37:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ndị Kaldia ga-abịaghachi buso obodo a agha, ha ga-eweghara ya ma gbaa ya ọkụ.”+

  • Jeremaya 52:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 O wee gbaa ụlọ Jehova+ na ụlọ eze na ụlọ niile dị na Jeruselem ọkụ;+ ọ gbakwara nnukwu ụlọ niile ọkụ.+

  • Hosia 8:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Izrel wee chefuo Onye kere ya,+ ọ na-ewukwa ụlọ nsọ dị iche iche;+ Juda wukwara ọtụtụ obodo siri ike.+ M ga-eziga ọkụ n’obodo ya niile, ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na nke ọ bụla n’ime ha.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya