Nehemaya 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị Taya+ bikwa n’obodo ahụ, ha na-ebubata azụ̀ na ụdị ngwá ahịa+ niile ma na-eresị ụmụ Juda ahịa n’ụbọchị izu ike n’ime Jeruselem.
16 Ndị Taya+ bikwa n’obodo ahụ, ha na-ebubata azụ̀ na ụdị ngwá ahịa+ niile ma na-eresị ụmụ Juda ahịa n’ụbọchị izu ike n’ime Jeruselem.