Nehemaya 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Anyị agaghị azụ ndị ala a+ ihe n’ụbọchị izu ike+ ma ọ bụ n’ụbọchị dị nsọ,+ bụ́ ndị na-ebute ngwá ahịa na ụdị ọka niile n’ụbọchị izu ike ka ha ree, anyị ga-ahapụ afọ nke asaa+ na ụgwọ onye ọ bụla ji.+
31 Anyị agaghị azụ ndị ala a+ ihe n’ụbọchị izu ike+ ma ọ bụ n’ụbọchị dị nsọ,+ bụ́ ndị na-ebute ngwá ahịa na ụdị ọka niile n’ụbọchị izu ike ka ha ree, anyị ga-ahapụ afọ nke asaa+ na ụgwọ onye ọ bụla ji.+