31 Ọ bụrụ na ndị bi n’ala a ebute ngwá ahịa ha na ụdị ọka ọ bụla ka ha ree n’Ụbọchị Izu Ike, anyị agaghị azụ ha ihe ọ bụla n’Ụbọchị Izu Ike+ ma ọ bụ n’ụbọchị ọzọ dị nsọ.+ Anyị agaghị ewe ihe ubi n’afọ nke asaa,+ anyị ga-akagbukwa ụgwọ ọ bụla e ji anyị.+