Ọpụpụ 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma n’afọ nke asaa, ị ga-ahapụ ya n’akọghị ya ihe,+ ị ga-ahapụkwa ya ka ọ tọgbọrọ nkịtị, ndị dara ogbenye n’ime ndị gị ga-eri ihe dị na ya; anụ ọhịa ga-eri ihe ha rifọrọ.+ Otú ahụ ka ị ga-eme ubi vaịn gị na ubi oliv gị. Levitikọs 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma n’afọ nke asaa, ala ga-ezu nnọọ ike,+ bụ́ izu ike a ga-edebere Jehova. Unu agaghị agha mkpụrụ n’ubi unu, unu agaghịkwa akwacha ubi vaịn unu.
11 Ma n’afọ nke asaa, ị ga-ahapụ ya n’akọghị ya ihe,+ ị ga-ahapụkwa ya ka ọ tọgbọrọ nkịtị, ndị dara ogbenye n’ime ndị gị ga-eri ihe dị na ya; anụ ọhịa ga-eri ihe ha rifọrọ.+ Otú ahụ ka ị ga-eme ubi vaịn gị na ubi oliv gị.
4 Ma n’afọ nke asaa, ala ga-ezu nnọọ ike,+ bụ́ izu ike a ga-edebere Jehova. Unu agaghị agha mkpụrụ n’ubi unu, unu agaghịkwa akwacha ubi vaịn unu.