Levitikọs 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma n’afọ nke asaa, ala ga-ezu nnọọ ike,+ bụ́ izu ike a ga-edebere Jehova. Unu agaghị agha mkpụrụ n’ubi unu, unu agaghịkwa akwacha ubi vaịn unu.
4 Ma n’afọ nke asaa, ala ga-ezu nnọọ ike,+ bụ́ izu ike a ga-edebere Jehova. Unu agaghị agha mkpụrụ n’ubi unu, unu agaghịkwa akwacha ubi vaịn unu.