1 Ndị Eze 8:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.” 2 Ndị Eze 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+ Abụ Ọma 101:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eji ezi uche mee ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ.+Olee mgbe ị ga-abịakwute m?+M ga-ejegharị n’iguzosi ike n’ezi ihe nke obi m n’ime ụlọ m.+
61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.”
3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+
2 M ga-eji ezi uche mee ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ.+Olee mgbe ị ga-abịakwute m?+M ga-ejegharị n’iguzosi ike n’ezi ihe nke obi m n’ime ụlọ m.+