Abụ Ọma 101:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-akpa àgwà otú gosiri na m ma ihe nakwa na m bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta. Olee mgbe ị ga-enyere m aka? M ga-eji obi m niile na-erubere gị isi+ n’ime ụlọ m. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 101:2 Ụlọ Nche,11/1/2005, p. 24-257/15/1998, p. 31
2 M ga-akpa àgwà otú gosiri na m ma ihe nakwa na m bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta. Olee mgbe ị ga-enyere m aka? M ga-eji obi m niile na-erubere gị isi+ n’ime ụlọ m.