1 Ndị Eze 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ na i jiri obi gị niile+ jeere m ozi otú Devid nna gị jere,+ kwụwa aka gị ọtọ,+ debe iwu niile m nyere gị,+ mee ihe otú m chọrọ, na-eme ihe ndị m kpebiri,+ Abụ Ọma 78:70 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 70 Ọ họọrọ ohu ya bụ́ Devid,+O sikwa n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya,+ Abụ Ọma 78:72 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 O ji obi ọcha ya zụọ ha ka atụrụ,+O jikwa nkà duo ha.+
4 Ọ bụrụ na i jiri obi gị niile+ jeere m ozi otú Devid nna gị jere,+ kwụwa aka gị ọtọ,+ debe iwu niile m nyere gị,+ mee ihe otú m chọrọ, na-eme ihe ndị m kpebiri,+
70 Ọ họọrọ ohu ya bụ́ Devid,+O sikwa n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya,+ Abụ Ọma 78:72 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 O ji obi ọcha ya zụọ ha ka atụrụ,+O jikwa nkà duo ha.+