2 Ihe E Mere 31:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya.
20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya.