Abụ Ọma 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+ Abụ Ọma 119:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Cheta okwu ị gwara ohu gị,+Bụ́ nke i mere ka m chere.+ Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.