Abụ Ọma 37:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihe Jehova na-atọkwa gị ụtọ nke ukwuu,+Ọ ga-enyekwa gị ihe niile obi gị na-arịọ.+ Abụ Ọma 73:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ònye ka m nwere n’eluigwe?+Ọ dịghị ihe ọzọ na-enye m obi ụtọ n’ụwa ma e wezụga gị.+