Abụ Ọma 42:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ Chineke,+ bụ́ Chineke dị ndụ,+ na-agụ mkpụrụ obi m.Olee mgbe m ga-abịa n’ihu Chineke?+ Abụ Ọma 84:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ ogige ụlọ Jehova agụkatala mkpụrụ obi m ike gwụ ya.+Mkpụrụ obi m na anụ ahụ́ m na-etiku Chineke dị ndụ mkpu ọṅụ.+ Aịzaya 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Agụụ gị agụsiwo mkpụrụ obi m ike n’abalị;+ ee, m na-achọsi gị ike n’ime mmụọ m;+ n’ihi na, mgbe ị na-ekpe ụwa ikpe,+ ọ bụ ezi omume+ ka ndị bi n’elu ala ga-amụta.+
2 Agụụ ogige ụlọ Jehova agụkatala mkpụrụ obi m ike gwụ ya.+Mkpụrụ obi m na anụ ahụ́ m na-etiku Chineke dị ndụ mkpu ọṅụ.+
9 Agụụ gị agụsiwo mkpụrụ obi m ike n’abalị;+ ee, m na-achọsi gị ike n’ime mmụọ m;+ n’ihi na, mgbe ị na-ekpe ụwa ikpe,+ ọ bụ ezi omume+ ka ndị bi n’elu ala ga-amụta.+