Abụ Ọma 85:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eziokwu ga-esi n’ala pulite,+Ezi omume ga-esikwa n’eluigwe ledata anya.+ Aịzaya 61:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na dị ka ala si eme ka ihe puo, dịkwa ka ubi si eme ka ihe a kụrụ na ya puo,+ otú ahụ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-eme ka ezi omume na otuto puo+ n’ihu mba niile.+
11 N’ihi na dị ka ala si eme ka ihe puo, dịkwa ka ubi si eme ka ihe a kụrụ na ya puo,+ otú ahụ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-eme ka ezi omume na otuto puo+ n’ihu mba niile.+