8 “Gị eluigwe, mee ka ezi omume si n’elu zoo ka mmiri;+ ka ezi omume+ si n’ígwé ojii na-atasị. Ka ala meghee, ka ọ mịa nzọpụta dị ka mkpụrụ, ka o meekwa ka ezi omume pulite+ n’otu mgbe ahụ. Mụ onwe m bụ́ Jehova ekewo ya.”+
62N’ihi Zayọn, m gaghị agba nkịtị,+ n’ihi Jeruselem,+ m gaghị anọ jụụ, ruo mgbe ezi omume ya nwuru dị ka ìhè,+ nzọpụta ya enwuokwa dị ka ọwa nke na-enwu ọkụ.+