Abụ Ọma 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+ Abụ Ọma 84:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ ogige ụlọ Jehova agụkatala mkpụrụ obi m ike gwụ ya.+Mkpụrụ obi m na anụ ahụ́ m na-etiku Chineke dị ndụ mkpu ọṅụ.+
4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+
2 Agụụ ogige ụlọ Jehova agụkatala mkpụrụ obi m ike gwụ ya.+Mkpụrụ obi m na anụ ahụ́ m na-etiku Chineke dị ndụ mkpu ọṅụ.+