1 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E menyụbeghị oriọna Chineke, Samuel dinakwa n’ụlọ nsọ+ Jehova, bụ́ ebe igbe Chineke dị. 1 Ihe E Mere 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+ Abụ Ọma 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ahụrụ m ụlọ gị nke bụ́ ebe obibi gị n’anya+Nakwa ebe ebube gị bi.+ Ndị Hibru 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ka e wee ghara inwe onye ọ bụla nke na-akwa iko ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe, dị ka Isọ,+ onye nyefere ihe ruuru ya dị ka ọkpara iji gbanweta otu efere nri.+
16 Ha wee bubata igbe ezi Chineke+ ma dọba ya n’ime ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya;+ ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo n’ihu ezi Chineke.+
16 ka e wee ghara inwe onye ọ bụla nke na-akwa iko ma ọ bụ onye ọ bụla nke na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe, dị ka Isọ,+ onye nyefere ihe ruuru ya dị ka ọkpara iji gbanweta otu efere nri.+