1 Ndị Eze 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’oge ahụ, Sọlọmọn+ kpọrọ+ ndị okenye+ Izrel, ndị isi niile nke ebo dị iche iche,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna,+ nke ụmụ Izrel, ka ha zukọta n’ebe Eze Sọlọmọn nọ na Jeruselem, iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn+ bugote igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova. 1 Ihe E Mere 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee na-ewugasịrị onwe ya ụlọ+ n’Obodo Devid; o wee gaa n’ihu ịkwadebe ebe+ a ga-edebe igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya. 2 Ihe E Mere 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+
8 N’oge ahụ, Sọlọmọn+ kpọrọ+ ndị okenye+ Izrel, ndị isi niile nke ebo dị iche iche,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna,+ nke ụmụ Izrel, ka ha zukọta n’ebe Eze Sọlọmọn nọ na Jeruselem, iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn+ bugote igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova.
15 O wee na-ewugasịrị onwe ya ụlọ+ n’Obodo Devid; o wee gaa n’ihu ịkwadebe ebe+ a ga-edebe igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya.
4 Otú ọ dị, Devid esiwo na Kiriat-jierim+ bugote igbe+ ezi Chineke n’ebe Devid kwadebeere ya,+ n’ihi na ọ maara ya ụlọikwuu na Jeruselem.+