Joshụa 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jọshụa wee kpọkọọ ebo niile nke Izrel na Shikem,+ kpọọkwa ndị okenye Izrel+ na ndị isi ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, ha wee guzoro n’ihu ezi Chineke.+
24 Jọshụa wee kpọkọọ ebo niile nke Izrel na Shikem,+ kpọọkwa ndị okenye Izrel+ na ndị isi ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, ha wee guzoro n’ihu ezi Chineke.+