Aịzaya 44:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu atụla ụjọ, ya ejukwala unu anya.+ Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka unu nụ ya n’otu n’otu, kọọkwara ya unu malite mgbe ahụ?+ Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m?+ Ee e, ọ dịghị Oké Nkume dịnụ.+ Ọ dịghị otu mụ onwe m ma.’” 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
8 Unu atụla ụjọ, ya ejukwala unu anya.+ Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka unu nụ ya n’otu n’otu, kọọkwara ya unu malite mgbe ahụ?+ Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m?+ Ee e, ọ dịghị Oké Nkume dịnụ.+ Ọ dịghị otu mụ onwe m ma.’”
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+