Aịzaya 43:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+
10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+