Jọn 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+ Ndị Rom 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dị mma! A nyakapụrụ ha n’ihi na ha enweghị okwukwe,+ ma ọ bụ okwukwe mere i ji guzoro.+ Kwụsị inwe echiche dị elu,+ kama na-atụ egwu.+
31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+
20 Ọ dị mma! A nyakapụrụ ha n’ihi na ha enweghị okwukwe,+ ma ọ bụ okwukwe mere i ji guzoro.+ Kwụsị inwe echiche dị elu,+ kama na-atụ egwu.+