Ndị Galeshia 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ pụtakwara ìhè na n’ebe Chineke nọ, a dịghị esi n’iwu akpọ onye ọ bụla onye ezi omume,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya.”+ Ndị Efesọs 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ezie, site n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, a zọpụtawo unu site n’okwukwe;+ nke a esighịkwa unu n’aka,+ ọ bụ onyinye Chineke.+
11 Ọ pụtakwara ìhè na n’ebe Chineke nọ, a dịghị esi n’iwu akpọ onye ọ bụla onye ezi omume,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya.”+
8 N’ezie, site n’obiọma a na-erughịrị mmadụ, a zọpụtawo unu site n’okwukwe;+ nke a esighịkwa unu n’aka,+ ọ bụ onyinye Chineke.+