Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 43:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “Mụ onwe m ekwuwo ya, zọpụtakwa unu, meekwa ka a nụ ya,+ mgbe ọ na-adịghị chi ọzọ dị n’etiti unu.+ Ya mere, unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “abụkwa m Chineke.+

  • Aịzaya 44:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Unu atụla ụjọ, ya ejukwala unu anya.+ Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka unu nụ ya n’otu n’otu, kọọkwara ya unu malite mgbe ahụ?+ Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dịnụ ma e wezụga m?+ Ee e, ọ dịghị Oké Nkume dịnụ.+ Ọ dịghị otu mụ onwe m ma.’”

  • Jọn 15:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 unu onwe unu ga-agbakwa àmà,+ n’ihi na mụ na unu nọ site na mgbe m malitere.

  • Ọrụ Ndịozi 1:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+

  • 1 Ndị Kọrịnt 15:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ọ pụtakwara na anyị bụ ndị àmà ụgha nke Chineke,+ n’ihi na anyị agbawo àmà+ megide Chineke na ọ kpọlitere Kraịst,+ bụ́ onye ọ na-akpọliteghị ma ọ bụrụ n’ezie na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ.+

  • Mkpughe 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 nke sikwa n’aka Jizọs Kraịst, bụ́ “Onye Àmà Kwesịrị Ntụkwasị Obi,”+ “Onye e bu ụzọ mụọ site ná ndị nwụrụ anwụ,”+ na “Onye Na-achị ndị eze nke ụwa.”+

      Ka ebube na ike dịrị onye ahụ nke hụrụ anyị n’anya,+ onye tọpụkwara anyị ná mmehie anyị site n’ọbara nke ya+—

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya