8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+
22 “Ndị ikom Izrel, nụrụnụ okwu ndị a: Jizọs Onye Nazaret,+ nwoke nke Chineke gosiri unu n’ihu ọha site n’ọrụ ndị dị ike+ na ihe ebube na ihe ịrịba ama ndị Chineke mere site n’aka ya n’etiti unu,+ dị nnọọ ka unu onwe unu maara,
5Ya mere, ana m enye ndị bụ́ okenye n’etiti unu ndụmọdụ a, n’ihi na mụ onwe m sokwa ha bụrụ okenye+ na onye àmà+ nke ahụhụ Kraịst, onye na-eketa òkè n’ebube nke a ga-ekpughe:+