Ọrụ Ndịozi 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ndị Izrel, nụrụnụ ihe a: Unu ma na ọ bụ Chineke zitere Jizọs onye Nazaret. Chineke sikwa n’aka ya rụọ ọrụ ebube ma mee ihe ndị dị ịtụnanya* unu ma gbasara ha.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:22 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16
22 “Ndị Izrel, nụrụnụ ihe a: Unu ma na ọ bụ Chineke zitere Jizọs onye Nazaret. Chineke sikwa n’aka ya rụọ ọrụ ebube ma mee ihe ndị dị ịtụnanya* unu ma gbasara ha.+