Jọn 5:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ma, e nwere ihe na-agbara m àmà nke ka àmà Jọn gbara, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị Nna m kenyere m, ndị m na-arụ, na-agba àmà na ọ bụ Nna m zitere m.+ Jọn 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ̀ bụ na i kweghị na mụ na Nna m dị n’otu nakwa na Nna m na mụnwa dị n’otu?+ Ihe ndị m na-agwa unu abụghị uche m,+ kama Nna m nke mụ na ya dị n’otu si n’aka m na-arụ ọrụ ya.
36 Ma, e nwere ihe na-agbara m àmà nke ka àmà Jọn gbara, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị Nna m kenyere m, ndị m na-arụ, na-agba àmà na ọ bụ Nna m zitere m.+
10 Ọ̀ bụ na i kweghị na mụ na Nna m dị n’otu nakwa na Nna m na mụnwa dị n’otu?+ Ihe ndị m na-agwa unu abụghị uche m,+ kama Nna m nke mụ na ya dị n’otu si n’aka m na-arụ ọrụ ya.