8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+
22 malite na mgbe Jọn mere ya baptizim+ ruo n’ụbọchị e si n’ebe anyị nọ kpọgoo ya n’eluigwe,+ otu n’ime ndị ikom ndị a kwesịrị iso anyị bụrụ ndị àmà nke mbilite n’ọnwụ ya.”+