Luk 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Otú ọ dị, ọ bụ unu rapaara m n’ahụ́+ n’ọnwụnwa+ m dị iche iche; Ọrụ Ndịozi 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 malite na mgbe Jọn mere ya baptizim+ ruo n’ụbọchị e si n’ebe anyị nọ kpọgoo ya n’eluigwe,+ otu n’ime ndị ikom ndị a kwesịrị iso anyị bụrụ ndị àmà nke mbilite n’ọnwụ ya.”+
22 malite na mgbe Jọn mere ya baptizim+ ruo n’ụbọchị e si n’ebe anyị nọ kpọgoo ya n’eluigwe,+ otu n’ime ndị ikom ndị a kwesịrị iso anyị bụrụ ndị àmà nke mbilite n’ọnwụ ya.”+