2 Jọn 1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Mụ onwe m bụ́ okenye+ na-edegara nwaanyị ahụ a họọrọ+ akwụkwọ, tinyere ụmụ ya, bụ́ ndị m hụrụ n’anya n’ezie,+ ọ bụghị naanị m, kamakwa ndị niile mataworo eziokwu ahụ,+
1 Mụ onwe m bụ́ okenye+ na-edegara nwaanyị ahụ a họọrọ+ akwụkwọ, tinyere ụmụ ya, bụ́ ndị m hụrụ n’anya n’ezie,+ ọ bụghị naanị m, kamakwa ndị niile mataworo eziokwu ahụ,+