1 Pita 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ana m enye ndị bụ́ okenye n’etiti unu ndụmọdụ a, n’ihi na mụ onwe m sokwa ha bụrụ okenye+ na onye àmà+ nke ahụhụ Kraịst, onye na-eketa òkè n’ebube nke a ga-ekpughe:+ 3 Jọn 1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Mụ onwe m bụ́ okenye+ na-edegara Geyọs, bụ́ onye a hụrụ n’anya, akwụkwọ. Ọ bụ onye m hụrụ n’anya n’ezie.+
5 Ya mere, ana m enye ndị bụ́ okenye n’etiti unu ndụmọdụ a, n’ihi na mụ onwe m sokwa ha bụrụ okenye+ na onye àmà+ nke ahụhụ Kraịst, onye na-eketa òkè n’ebube nke a ga-ekpughe:+
1 Mụ onwe m bụ́ okenye+ na-edegara Geyọs, bụ́ onye a hụrụ n’anya, akwụkwọ. Ọ bụ onye m hụrụ n’anya n’ezie.+