1 Pita 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ebe unu meworo ka mkpụrụ obi unu dị ọcha+ site n’isi unu na-erubere eziokwu ahụ nke mere ka unu nwee ịhụnanya+ ụmụnna nke na-abụghị nke ihu abụọ, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ site n’obi unu.+ 1 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọpụrụnụ ụdị mmadụ niile,+ hụnụ òtù ụmụnna dum n’anya,+ tụọnụ egwu Chineke,+ sọpụrụnụ eze unu.+
22 Ebe unu meworo ka mkpụrụ obi unu dị ọcha+ site n’isi unu na-erubere eziokwu ahụ nke mere ka unu nwee ịhụnanya+ ụmụnna nke na-abụghị nke ihu abụọ, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ site n’obi unu.+