10 Ọ̀ bụ na i kweghị na mụ na Nna m dị n’otu, na Nna m na mụ onwe m dịkwa n’otu?+ Adịghị m ekwu ihe m na-agwa unu n’echiche nke onwe m; kama ọ bụ Nna m nke mụ na ya dị n’otu na-arụ ọrụ ya.+
4 ebe ọ bụ na Chineke so na-agba àmà site n’ihe ịrịba ama na ihe ebube na ọrụ dị iche iche dị ike,+ sitekwa n’ikesa+ onyinye dị iche iche nke mmụọ nsọ dị ka uche ya si dị?+